It is official that I am the first official Igbo Language lecturer at the number one university in the world, the University of Oxford. Our induction happened today by Marion Sadoux, Head of Modern Language Programmes, University of Oxford Language Centre.
Ajọ echiche mmadụ na mmụọ agaghị eru gi aka. Ebube Chukwu ga na-ekpuchi gị. Ị ga-adị ngọzị n’etiti ikporo nile… Isee!
Ya gaziere gị.
🤖 Made with AI
1
174
I AM IGBO, NOTHING BREAKS ME.
ABỤ M ONYE IGBO, ỌDỊGHỊ IHE GA-EMERI M!
As an Igbo, remember this at all time.
KWECHIRI!!!
Big one.
Players of Nigerian Heritage ahead of the 2026 NBA Draft 🇳🇬:
Ebuka Okorie (Stanford)
Zuby Ejiofor (St. John’s)
Ugonna Onyenso (Virginia)
Felix Okpara (Tennessee)
Otega Oweh (Kentucky)
Tobe Awaka (Arizona)
Graham Ike (Gonzaga)
Tobi Lawal (Virginia Tech)
To every Igbo man and woman: know your history and teach it to your sons and daughters. Do not let others define it for you. A people who understand their past are better prepared to shape their future.
THE LOVE AND BLESSINGS OF GOD HIMSELF. #NewProfilePic
Echiche ajọ mmadụ na ajọ mmụọ ọbụla agaghị eru gị nso. Ọnwụ ike agaghị ahụ ukwụ gị.
Ya gaziere gị.👁️🗨️
Many of the beautiful men and women you admire on different social media pages are no longer alive.
Live while you can.
Live right. 👁️🗨️
1
30
Ọchọ gị na mma, ya na mma. Ọchọ gị na njọ, ya na njọ. Nke onye ma ya mara ya, nke onye amaghị, amakwala ya. Ya gaziere gị.👁️🗨️
1
40
Mmiri enwe iro. Ọ dighị onọdụ ọbụla nke ga-eme ya ka o chefuo onye ọ bụ.
Dị ka mmiri.
Ya gaziere gị. 👁️🗨️
2
82















